Ọpupu 29:15 Bible Nso (IGBOB)

Otù nime ebulu abua ahu ka i gēwere kwa; Eron na umu-ya ndikom gēbikwasi aka-ha n'isi ebulu ahu.

Ọpupu 29

Ọpupu 29:7-22