Ọpupu 29:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma anu oke-ehi ahu, na akpukpọ-ya, na nsi-ya, i gēsure ya n'ọku n'azu ọmuma-ulo-ikwū-unu: àjà-nmehie ka ọ bu.

Ọpupu 29

Ọpupu 29:9-19