Ọpupu 23:5 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e i huru inyinya-ibu nke onye nākpọ gi asì ka ibu-ya nānyib͕u ya, ma i nāchọ ighara itọpuru ya ibu ahu, i ghaghi iyere ya aka itọpu ya.

Ọpupu 23

Ọpupu 23:1-8