Ọpupu 23:4 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e i zute ehi onye-iro-gi, ma-ọbu inyinya-ibu-ya, ka ọ nākpafu, i ghaghi ime ka ọ laghachikuru ya.

Ọpupu 23

Ọpupu 23:1-10