Ọpupu 18:8 Bible Nso (IGBOB)

Moses we kọrọ nna nwunye-ya akukọ ihe nile Jehova mere Fero na ndi Ijipt n'ihi Israel, ike-ọgwugwu nile nke gwuru ha n'uzọ, Jehova we naputa ha.

Ọpupu 18

Ọpupu 18:1-11