Ọpupu 18:7 Bible Nso (IGBOB)

Moses we pua izute nna nwunye-ya, we kpọ isi ala, sutu kwa ya ọnu; ha we jurita onwe-ha ma ha nọ n'udo; ha we ba n'ulo-ikwū.

Ọpupu 18

Ọpupu 18:3-9