Ọpupu 17:7 Bible Nso (IGBOB)

O we kpọ aha ebe ahu Masa, na Meriba, n'ihi ise-okwu nke umu Israel, na n'ihi na ha nwara Jehova, si, Jehova, Ọ̀ nọ n'etiti ayi, ma-ọbu na Ọ nọghi?

Ọpupu 17

Ọpupu 17:5-11