Ọpupu 17:6 Bible Nso (IGBOB)

Le, M'gaje iguzo n'iru gi n'ebe ahu n'elu oké nkume nime Horeb, i gēti oké nkume ahu ihe, miri gēsi kwa nime ya puta, ka ndim we ṅua. Moses we me otú a n'anya ndi-okenye Israel.

Ọpupu 17

Ọpupu 17:2-9