Ọpupu 12:42 Bible Nso (IGBOB)

Abali nche ka ọ buru Jehova ime ka ha si n'ala Ijipt puta: otù abali ahu bu abali nche diri Jehova nke umu Israel nile nwere rue ọb͕ọ nile ha.

Ọpupu 12

Ọpupu 12:38-43