Ọpupu 12:41 Bible Nso (IGBOB)

O rue, n'ọgwugwu nnù arọ na orú arọ na iri ahu, ọ bu kwa n'otù ubọchi ahu ka o ruru, na usu nile nke ndi-agha Jehova siri n'ala Ijipt pua.

Ọpupu 12

Ọpupu 12:37-44