Ọnu-Ọgugu 7:88 Bible Nso (IGBOB)

ehi nile nke ihe àjà nke àjà-udo di orú oke-ehi na anọ, ebulu-ya di ọgu atọ, nkpi-ya di ọgu atọ, umu-ebulu-ya nke b͕ara otù arọ di ọgu atọ. Nka bu onyinye nke irara ebe-ichu-àjà nye Chineke, mb͕e etesiri ya manu.

Ọnu-Ọgugu 7

Ọnu-Ọgugu 7:82-89