Ọnu-Ọgugu 7:87 Bible Nso (IGBOB)

ehi nile iji chu àjà-nsure-ọku di oke-ehi iri na abua, ebulu-ya di iri na abua, umu-ebulu-ya nke b͕ara otù arọ di iri na abua, na onyinye-inata-iru-ọma-ha: nkpi iji chu àjà-nmehie di iri na abua:

Ọnu-Ọgugu 7

Ọnu-Ọgugu 7:80-89