Ọnu-Ọgugu 4:41 Bible Nso (IGBOB)

Ndia bu ndi agukọtara agukọta nke ab͕uru nile nke umu Giashon, onye ọ bula nke n-efè òfùfè n'ulo-ikwū nzute, ndi Moses na Eron gukọtara n'okwu-ọnu Jehova.

Ọnu-Ọgugu 4

Ọnu-Ọgugu 4:33-44