Ọnu-Ọgugu 4:40 Bible Nso (IGBOB)

ọbuná ndi-ha agukọtara agukọta, dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, di nnù isi na ọgu iri-na-otù na iri.

Ọnu-Ọgugu 4

Ọnu-Ọgugu 4:39-42