Ọnu-Ọgugu 36:13 Bible Nso (IGBOB)

Ndia bu ihe enyere n'iwu, na ikpé, nke Jehova nyere umu Israel n'iwu n'aka Moses n'ala ihe nādighi nke Moab n'akuku Jọdan na nso Jeriko.

Ọnu-Ọgugu 36

Ọnu-Ọgugu 36:3-13