Ọnu-Ọgugu 27:1 Bible Nso (IGBOB)

Ha we biarue nso, bú umu-ndinyom Zelọfehad, nwa Hifa, nwa Gilead, nwa Makia, nwa Manase, nke ab͕uru Manase nwa Josef: ndia bu aha umu-ya ndinyom; Mahla, na Noa, na Họgla, na Milka, na Tiaza.

Ọnu-Ọgugu 27

Ọnu-Ọgugu 27:1-6