Ọnu-Ọgugu 26:65 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Jehova kwuru okwu bayere ha, si, Ha aghaghi inwu n'ọzara nka. Ọ dighi kwa nwoke ọ bula fọduru nime ha, ma-ọbughi nání Keleb nwa Jefune na Joshua nwa Nun.

Ọnu-Ọgugu 26

Ọnu-Ọgugu 26:55-65