Ọnu-Ọgugu 25:15 Bible Nso (IGBOB)

Aha nwayi Midian ahu nke etib͕uru etib͕u bu Kọzbi, nwa Zua; onye-isi mba nke otù ulo nna na Midian ka ọ bu.

Ọnu-Ọgugu 25

Ọnu-Ọgugu 25:11-17