Ọnu-Ọgugu 25:14 Bible Nso (IGBOB)

Ma aha nwoke Israel ahu nke etib͕uru etib͕u, onye etib͕uru ya na nwayi Midian, bu Zimri, nwa Salu, bú onye-isi nke otú ulo nna nke ndi Simeon.

Ọnu-Ọgugu 25

Ọnu-Ọgugu 25:8-18