Ọnu-Ọgugu 22:4 Bible Nso (IGBOB)

Moab we si ndi-okenye Midian, Ub͕u a nkpọkọta nka gārachapu ihe nile nke di ayi buruburu, dika ehi nārachapu akwukwọ ndu nke ọhia. Belak nwa Zipoa bu kwa eze Moab na mb͕e ahu.

Ọnu-Ọgugu 22

Ọnu-Ọgugu 22:1-14