Ọnu-Ọgugu 22:3 Bible Nso (IGBOB)

Moab we tua ujọ ndi Israel nke-uku, n'ihi na ọtutu ka ha di; ike gwusia Moab n'iru umu Israel.

Ọnu-Ọgugu 22

Ọnu-Ọgugu 22:2-4