Ọnu-Ọgugu 16:27 Bible Nso (IGBOB)

Ha we si n'ebe-obibi nke Kora na Detan na Abairam buruburu rigo: Detan na Abairam we puta, guzo onwe-ha n'ọnu-uzọ ulo-ikwū-ha, ha na ndinyom-ha, na umu-ha ndikom, na umu-ntakiri-ha.

Ọnu-Ọgugu 16

Ọnu-Ọgugu 16:20-30