Ọnu-Ọgugu 16:26 Bible Nso (IGBOB)

o we gwa nzukọ Israel okwu, si, Biko, sinu n'ulo-ikwū ndikom ndia, bú ndi nēmebi iwu, wezuga onwe-unu, unu emetu-kwa-la ihe ọ bula ha nwere, ka ewe ghara ikpochapu unu nime nmehie-ha nile.

Ọnu-Ọgugu 16

Ọnu-Ọgugu 16:20-33