Ọnu-Ọgugu 11:11 Bible Nso (IGBOB)

Moses we si Jehova, N'ìhi gini ka I ji mejọ orù-Gi? ọ̀ bu kwa n'ihi gini ka m'nāhutaghi kwa amara n'iru Gi, na I nēbom ibu nke ndi nka nile?

Ọnu-Ọgugu 11

Ọnu-Ọgugu 11:1-18