Ọlu Ndi-Ozi 9:27 Bible Nso (IGBOB)

Ma Banabas jidere ya n'aka, we duru ya jekuru ndi-ozi, kọrọ ha otú ọ hururi Onye-nwe-ayi n'uzọ, kọkwa-ra ha, si, na Ọ gwara ya-ri okwu, ya na otú o kwuwarari okwu na Damaskọs n'aha Jisus.

Ọlu Ndi-Ozi 9

Ọlu Ndi-Ozi 9:22-30