Ọlu Ndi-Ozi 9:26 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e ọ biaruru Jerusalem, ọ nwara iwere onwe-ya rapara n'aru ndi nēso uzọ Jisus: ma ha nile nātu egwu ya, ebe ha nēkweghi na ọ bu onye nēso uzọ Jisus.

Ọlu Ndi-Ozi 9

Ọlu Ndi-Ozi 9:24-31