Ọlu Ndi-Ozi 8:4-6 Bible Nso (IGBOB)

4. Ya mere ndi b͕asara jeghariri nēzisa ozi ọma, bú okwu Chineke.

5. Filip we rida n'obodo Sameria, kwusara ha Kraist-ayi.

6. Ìgwè madu nile we were otù obi nāṅa nti ihe nile Filip nēkwu, mb͕e ha nuru, hu kwa ihe-iriba-ama ọ nēme.

Ọlu Ndi-Ozi 8