Ọlu Ndi-Ozi 7:60 Bible Nso (IGBOB)

O we b͕u ikperè n'ala, were kwa oké olu ti nkpu, si, Onye-nwe-ayi, atukwasila nmehie a n'isi-ha. Mb͕e o kwusiri okwu a, o we da n'ura.

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:53-60