Ọlu Ndi-Ozi 7:59 Bible Nso (IGBOB)

Ha we tua Stifen nkume, ka ọ nākpọku Onye-nwe-ayi, nāsi, Onye-nwe-ayi Jisus, nara mọm nke-ọma.

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:55-60