Ọlu Ndi-Ozi 7:42 Bible Nso (IGBOB)

Ma Chineke chighariri, we rara ha nye ikpere usu ihe di n'elu-igwe; dika edeworo ya n'akwukwọ ndi-amuma, si,Ọ̀ di anu eb͕uru eb͕u na àjà unu wetaramỌ̀gu arọ abua n'ọhia, unu ulo Israel?

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:37-52