Ọlu Ndi-Ozi 7:41 Bible Nso (IGBOB)

Ha we kpua nwa-ehi n'ubọchi ahu, we butere arusi ahu ihe àjà, we ṅuria n'ọlu aka-ha.

Ọlu Ndi-Ozi 7

Ọlu Ndi-Ozi 7:35-49