Ọlu Ndi-Ozi 27:2 Bible Nso (IGBOB)

Ayi we ba n'ub͕ọ Adramitiọm, nke gaje iga ebe di n'usọ oké osimiri nke Esia, we nupu, Aristakọs, onye Masedọnia nke Tesalọnaika, soro kwa ayi.

Ọlu Ndi-Ozi 27

Ọlu Ndi-Ozi 27:1-12