Ọlu Ndi-Ozi 27:1 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ekpebìri na ayi gābà n'ub͕ọ je Itali, ha we rara Pọl na ufọdu ndi-nkpọrọ ọzọ nye n'aka ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, aha-ya bu Juliọs, nke òtù ndi-agha Ọgustọs.

Ọlu Ndi-Ozi 27

Ọlu Ndi-Ozi 27:1-10