Ọlu Ndi-Ozi 26:30-32 Bible Nso (IGBOB)

30. Eze we bilie, ya na onye-isi, na Banaisi, na ndi ha na ha nọduru:

31. mb͕e ha wezugasiri onwe-ha, we kwurita n'etiti onwe-ha, si; Nwoke a emeghi ihe ọ bula kwesiri ọnwu ma-ọbu ab͕u.

32. Agripa we si Festọs, Apuru irapu nwoke a ka ọ la, ma ọ buru na ọ kpọkughi Sisa.

Ọlu Ndi-Ozi 26