Ọlu Ndi-Ozi 23:17 Bible Nso (IGBOB)

Pọl we kpọtara onwe-ya otù onye nime ndi-ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise, si, Duru nwa-okorọbia nka jekuru onye-isi-ọchi-agha: n'ihi na o nwere ihe ikọrọ ya.

Ọlu Ndi-Ozi 23

Ọlu Ndi-Ozi 23:10-27