Ọlu Ndi-Ozi 23:16 Bible Nso (IGBOB)

Ma nwa nke nwa-nne-nwanyi Pọl nuru na ha nēche inwude ya, o we bia ba n'ulo ndi-agha ahu, kọrọ Pọl.

Ọlu Ndi-Ozi 23

Ọlu Ndi-Ozi 23:15-22