Ọlu Ndi-Ozi 22:29 Bible Nso (IGBOB)

Ya mere ndi gaje ichọputa isi okwu n'ọnu-ya si n'ebe ọ nọ pua ngwa ngwa: onye-isi-ọchi-agha we tu kwa egwu, mb͕e ọ matara na ọ bu onye Rom, na n'ihi na o kere ya-ri ab͕u.

Ọlu Ndi-Ozi 22

Ọlu Ndi-Ozi 22:28-30