Ọlu Ndi-Ozi 22:28 Bible Nso (IGBOB)

Onye-isi-ọchi-agha we za, si, Oké ego ka mu onwem ji zuta ọnọdu onye amuru n'obodo Rom. Pọl we si, Ma amuru mu onwem onye Rom.

Ọlu Ndi-Ozi 22

Ọlu Ndi-Ozi 22:25-30