Ọlu Ndi-Ozi 16:18 Bible Nso (IGBOB)

Ma nka ka ọ nēme ọtutu ubọchi. Ma Pọl, ebe ike gwuru ya nọ̄, o chighariri, si mọ ahu, Anamenye gi iwu n'aha Jisus Kraist ka i si nime ya puta. O we puta n'otù oge hour ahu.

Ọlu Ndi-Ozi 16

Ọlu Ndi-Ozi 16:12-23