Ọlu Ndi-Ozi 16:17 Bible Nso (IGBOB)

Nwanyi a nēso ayi na Pọl, nēti nkpu, si, Madu ndia bu ndi-orù Chineke Onye kachasi ihe nile elu, ndi nēkwusara unu uzọ nzọputa.

Ọlu Ndi-Ozi 16

Ọlu Ndi-Ozi 16:8-21