Ọlu Ndi-Ozi 15:22 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ahu ọ di ndi-ozi na ndi-okenye nma, ha na nzukọ Kraist dum, irọputa ndikom ufọdu nime ha, na iziga ha n'Antiọk, ha na Pọl na Banabas; bú Judas anākpọ Basabas, na Sailas, ndikom bu ndi-isi n'etiti umu-nna nime Kraist:

Ọlu Ndi-Ozi 15

Ọlu Ndi-Ozi 15:19-28