Ọlu Ndi-Ozi 15:21 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na Moses site n'ọb͕ọ mbu nile nwere n'obodo dum ndi nēkwusa ya, ebe anāgu ya n'ulo-nzukọ nile ubọchi-izu-ike dum.

Ọlu Ndi-Ozi 15

Ọlu Ndi-Ozi 15:15-22