Nkpughe 6:4 Bible Nso (IGBOB)

Inyinya ọzọ we puta, bú inyinya nke nācha ọku ọku: ewe nye onye nānọkwasi ya ike inapu udo n'uwa, ya na ka ha we b͕urita onwe-ha: ewe nye ya oké mma-agha.

Nkpughe 6

Nkpughe 6:1-13