Nkpughe 4:6 Bible Nso (IGBOB)

ihe di kwa n'iru oche-eze ahu dika oké osimiri eji enyo me yiri crystal; ihe anọ nke di ndu nọ kwa n'etiti oche-eze ahu, nọ kwa oche-eze ahu gburugburu, ndi juputara n'anya anya n'iru na azu.

Nkpughe 4

Nkpughe 4:4-11