Nkpughe 22:9 Bible Nso (IGBOB)

O we sim, Lezi anya ka i ghara ime ya: abum orù-ibe-gi, buru kwa orù-ibe nke umu-nna-gi, bú ndi-amuma, ha na ndi nēdebe okwu nile nke akwukwọ a: kpọ isi ala nye Chineke.

Nkpughe 22

Nkpughe 22:4-11