Nkpughe 22:8 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem Jọn bu kwa onye nānu nāhu kwa ihe ndia. Mb͕e m'nuru, hu kwa, m'we da n'ala ikpọ isi ala n'iru ukwu mọ-ozi ahu onye nēgosim ihe ndia.

Nkpughe 22

Nkpughe 22:1-11