Nkpughe 17:12 Bible Nso (IGBOB)

Mpi iri ahu nke i hu-kwa-ra bu eze iri, madu ndi akānataghi ala-eze ọ bula; ma ha nānata ike dika ndi-eze, ha na anu-ọhia ahu, otù oge hour.

Nkpughe 17

Nkpughe 17:4-18