Nkpughe 17:11 Bible Nso (IGBOB)

Anu-ọhia ahu nke diri, nke nādighi kwa ub͕u a, ya onwe-ya bu kwa nke-asatọ, o si kwa n'asa ahu puta; ọ nāla kwa n'iyì.

Nkpughe 17

Nkpughe 17:8-16