Nkpughe 11:11 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e ubọchi atọ na nkera otù ubọchi ahu gasiri Mọ nke ndu nke si na Chineke puta we bata nime ha, ha we guzo n'ukwu-ha; oké egwu we dakwasi ndi nēkiri ha.

Nkpughe 11

Nkpughe 11:4-12