Nkpughe 11:10 Bible Nso (IGBOB)

Ndi bi n'elu uwa nāṅuri kwa ọṅu n'isi ha, obi nātọ kwa ha utọ; ha gēzigarita kwa onwe-ha onyinye; n'ihi na ndi-amuma abua ndia mekpara ndi bi n'elu uwa aru.

Nkpughe 11

Nkpughe 11:5-19